Luk 8:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ma mmadụ niile nọ na-akwa ákwá, na-eti aka n’obi wee na-eruru ya uju. O wee sị: “Kwụsịnụ ịkwa ákwá,+ n’ihi na ọ nwụghị anwụ kama ọ na-ehi ụra.”+
52 Ma mmadụ niile nọ na-akwa ákwá, na-eti aka n’obi wee na-eruru ya uju. O wee sị: “Kwụsịnụ ịkwa ákwá,+ n’ihi na ọ nwụghị anwụ kama ọ na-ehi ụra.”+