Mak 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mgbe ọ na-agafe, ọ hụrụ Livaị+ nwa Alfiọs ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie soro ya.+ Luk 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma mgbe ihe ndị a gasịrị, ọ pụrụ ma hụ otu onye ọnaụtụ aha ya bụ Livaị ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ isi, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+
14 Ma mgbe ọ na-agafe, ọ hụrụ Livaị+ nwa Alfiọs ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie soro ya.+
27 Ma mgbe ihe ndị a gasịrị, ọ pụrụ ma hụ otu onye ọnaụtụ aha ya bụ Livaị ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ isi, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+