Mak 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ụbọchị ndị ahụ na-aga, Jizọs si Nazaret nke Galili bịa, Jọn wee mee ya baptizim na Jọdan.+ Luk 2:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ya mere, mgbe ha mechara ihe niile dị ka iwu+ Jehova si dị, ha banyeghachiri Galili wee gaa n’obodo nke ha bụ́ Nazaret.+
39 Ya mere, mgbe ha mechara ihe niile dị ka iwu+ Jehova si dị, ha banyeghachiri Galili wee gaa n’obodo nke ha bụ́ Nazaret.+