Matiu 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Na-arịọnụ,+ a ga-enye unu; na-achọnụ, unu ga-achọta; na-akụnụ,+ a ga-emeghere unu. Matiu 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ezie, ana m asị unu ọzọ, Ọ bụrụ na mmadụ abụọ n’ime unu ekwekọrịta n’ihe ọ bụla dị mkpa nke ha chọrọ ịrịọ, Nna m nke bi n’eluigwe ga-emere ha ya.+ Matiu 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ihe niile unu na-arịọ n’ekpere ma nwee okwukwe, unu ga-enweta ha.”+ Luk 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ya, ana m asị unu, Na-arịọnụ,+ a ga-enye unu; na-achọnụ,+ unu ga-achọta; na-akụnụ aka, a ga-emeghere unu. Jọn 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ihe ọ bụla unu rịọkwara n’aha m, m ga-eme ya, ka e wee nye Nna m otuto site n’aka Ọkpara ya.+ Jọn 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụrụ na unu anọgide n’ime m, okwu m adịgidekwa n’ime unu, rịọnụ ihe ọ bụla unu chọrọ, ọ ga-emekwara unu.+ Jọn 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ruo ugbu a, unu arịọbeghị otu mkpụrụ ihe n’aha m. Rịọnụ, unu ga-anatakwa, ka e wee mee ka ọṅụ unu zuo ezu.+
19 N’ezie, ana m asị unu ọzọ, Ọ bụrụ na mmadụ abụọ n’ime unu ekwekọrịta n’ihe ọ bụla dị mkpa nke ha chọrọ ịrịọ, Nna m nke bi n’eluigwe ga-emere ha ya.+
9 N’ihi ya, ana m asị unu, Na-arịọnụ,+ a ga-enye unu; na-achọnụ,+ unu ga-achọta; na-akụnụ aka, a ga-emeghere unu.
7 Ọ bụrụ na unu anọgide n’ime m, okwu m adịgidekwa n’ime unu, rịọnụ ihe ọ bụla unu chọrọ, ọ ga-emekwara unu.+
24 Ruo ugbu a, unu arịọbeghị otu mkpụrụ ihe n’aha m. Rịọnụ, unu ga-anatakwa, ka e wee mee ka ọṅụ unu zuo ezu.+