Aịzaya 65:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ndị na-asị, ‘Nọọrọ onwe gị. Abịarula m nso, n’ihi na m ga-eme ka ị dị nsọ.’+ Ndị a bụ anwụrụ ọkụ bara m n’oghere imi,+ ọkụ nke na-ere ogologo ụbọchị dum.+ Matiu 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma mgbe ndị Farisii hụrụ nke a, ha malitere ịgwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Gịnị mere onye ozizi unu ji na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+ Luk 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jizọs zara ha, sị: “Mkpa ọgwọ ọrịa adịghị ndị ahụ́ dị mma,+ kama mkpa ya dị ndị ahụ́ na-enye nsogbu.+
5 ndị na-asị, ‘Nọọrọ onwe gị. Abịarula m nso, n’ihi na m ga-eme ka ị dị nsọ.’+ Ndị a bụ anwụrụ ọkụ bara m n’oghere imi,+ ọkụ nke na-ere ogologo ụbọchị dum.+
11 Ma mgbe ndị Farisii hụrụ nke a, ha malitere ịgwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Gịnị mere onye ozizi unu ji na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+
31 Jizọs zara ha, sị: “Mkpa ọgwọ ọrịa adịghị ndị ahụ́ dị mma,+ kama mkpa ya dị ndị ahụ́ na-enye nsogbu.+