1 Ndị Kọrịnt 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ụmụnna m, unu abụla ụmụaka n’ike ịghọta ihe,+ kama bụrụnụ ụmụ ọhụrụ n’ebe ihe ọjọọ dị;+ ma bụrụnụ dimkpa n’ike ịghọta ihe.+ 1 Pita 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 dịkwa ka ụmụ a mụrụ ọhụrụ,+ ka mmiri ara a na-agwagbughị agwagbu+ nke dị n’okwu Chineke na-agụ unu agụụ, ka unu wee site na ya toruo nzọpụta,+
20 Ụmụnna m, unu abụla ụmụaka n’ike ịghọta ihe,+ kama bụrụnụ ụmụ ọhụrụ n’ebe ihe ọjọọ dị;+ ma bụrụnụ dimkpa n’ike ịghọta ihe.+
2 dịkwa ka ụmụ a mụrụ ọhụrụ,+ ka mmiri ara a na-agwagbughị agwagbu+ nke dị n’okwu Chineke na-agụ unu agụụ, ka unu wee site na ya toruo nzọpụta,+