Aịzaya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị na-eje ije n’ọchịchịrị ahụwo oké ìhè.+ Ìhè enwukwasịwo+ ndị bi n’ala nke oké ọchịchịrị.+ Aịzaya 60:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 “Nwaanyị, bilie,+ mee ka ìhè gị nwuo,+ n’ihi na ìhè gị abịawo,+ ebube Jehova enwukwasịwokwa gị.+ Matiu 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ndị nọ n’ọchịchịrị+ hụrụ oké ìhè,+ ìhè+ nwukwasịkwara+ ndị nọ n’ógbè nke onyinyo ọnwụ.”