Levitikọs 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “N’ụbọchị nke asatọ,+ ọ ga-akpụrụ ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma na otu nne atụrụ,+ nke na-agafebeghị otu afọ, kporokwa ụzọ atọ n’ime ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka* e gwere nke ọma ka ọ bụrụ àjà ọka+ nke a gwara mmanụ na otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ lọg mmanụ;+ Levitikọs 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye nchụàjà ga-achụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ na àjà ọka+ ahụ n’elu ebe ịchụàjà, onye nchụàjà+ ga-ekpuchiri ya mmehie ya;+ ọ ga-aghọkwa onye dị ọcha.+
10 “N’ụbọchị nke asatọ,+ ọ ga-akpụrụ ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma na otu nne atụrụ,+ nke na-agafebeghị otu afọ, kporokwa ụzọ atọ n’ime ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka* e gwere nke ọma ka ọ bụrụ àjà ọka+ nke a gwara mmanụ na otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ lọg mmanụ;+
20 Onye nchụàjà ga-achụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ na àjà ọka+ ahụ n’elu ebe ịchụàjà, onye nchụàjà+ ga-ekpuchiri ya mmehie ya;+ ọ ga-aghọkwa onye dị ọcha.+