Mak 5:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Nwata nwaanyị ahụ biliri ozugbo wee malite ije ije, n’ihi na ọ dị afọ iri na abụọ. Ozugbo ahụ, ha nwere oké obi ụtọ.+ Ọrụ Ndịozi 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha matakwara onye ọ bụ, na onye a bụ nwoke ahụ na-anọbu ala na-arịọ onyinye ebere n’Ọnụ Ụzọ Mara Mma+ nke ụlọ nsọ ahụ. Ihe ahụ meere ya wee ju ha anya, ha nwekwara oké mmetụta.+
42 Nwata nwaanyị ahụ biliri ozugbo wee malite ije ije, n’ihi na ọ dị afọ iri na abụọ. Ozugbo ahụ, ha nwere oké obi ụtọ.+
10 Ha matakwara onye ọ bụ, na onye a bụ nwoke ahụ na-anọbu ala na-arịọ onyinye ebere n’Ọnụ Ụzọ Mara Mma+ nke ụlọ nsọ ahụ. Ihe ahụ meere ya wee ju ha anya, ha nwekwara oké mmetụta.+