1 Samuel 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ilaị wee zaa ya, sị: “Laa n’udo,+ ka Chineke Izrel meekwara gị ihe ị rịọrọ ya.”+ Matiu 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jizọs tụgharịrị, hụ ya wee sị: “Nwee obi ike, nwa m nwaanyị; okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ Malite n’oge awa ahụ, ahụ́ dịrị nwaanyị ahụ mma.+ Mak 5:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ sịrị ya: “Nwa m nwaanyị, okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma. Laa n’udo,+ gbakee n’ọrịa ọjọọ nke na-arịa gị.”+
22 Jizọs tụgharịrị, hụ ya wee sị: “Nwee obi ike, nwa m nwaanyị; okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ Malite n’oge awa ahụ, ahụ́ dịrị nwaanyị ahụ mma.+
34 Ọ sịrị ya: “Nwa m nwaanyị, okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma. Laa n’udo,+ gbakee n’ọrịa ọjọọ nke na-arịa gị.”+