Jọn 19:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Onye ahụ nke hụrụ ya agbawo àmà, àmà ya bụkwa eziokwu, onye ahụ makwa na ihe ndị a ọ na-akọ bụ eziokwu, ka unu onwe unu kwa wee kwere.+ 3 Jọn 12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha niile gbaara Dimitriọs àmà,+ eziokwu ahụ gbakwaara ya àmà. N’ezie, anyị onwe anyị na-agbara ya àmà,+ ị makwaara na àmà anyị na-agba bụ eziokwu.+
35 Onye ahụ nke hụrụ ya agbawo àmà, àmà ya bụkwa eziokwu, onye ahụ makwa na ihe ndị a ọ na-akọ bụ eziokwu, ka unu onwe unu kwa wee kwere.+
12 Ha niile gbaara Dimitriọs àmà,+ eziokwu ahụ gbakwaara ya àmà. N’ezie, anyị onwe anyị na-agbara ya àmà,+ ị makwaara na àmà anyị na-agba bụ eziokwu.+