2 Ya mere, ọ gbaara ọsọ bịakwute Saịmọn Pita na onye ọzọ ahụ bụ́ onye na-eso ụzọ Jizọs,+ bụ́ onye Jizọs hụrụ n’anya nke ukwuu, o wee sị ha: “Ha ebupụwo Onyenwe anyị n’ili ncheta ahụ,+ anyị amaghịkwa ebe ha dọbara ya.”
7 Ya mere, onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs, bụ́ onye ọ hụrụ n’anya,+ sịrị Pita:+ “Ọ bụ Onyenwe anyị!” N’ihi ya, mgbe Saịmọn Pita nụrụ na ọ bụ Onyenwe anyị, o yiiri uwe elu ya, n’ihi na ọ gba ọtọ. O wee maba n’oké osimiri ahụ.