Jọn 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ dị otu onye n’ime ndị na-eso ụzọ Jizọs nke nọ nso n’obi ya na-eri ihe, Jizọs hụkwara ya n’anya.+ Jọn 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, mgbe Jizọs hụrụ nne ya na onye ahụ na-eso ụzọ ya bụ́ onye ọ hụrụ n’anya+ ka ha guzo nso, ọ sịrị nne ya: “Nwaanyị, lee nwa gị!” Jọn 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye a bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a, onye dekwara ihe ndị a, anyị makwaara na àmà ọ na-agba bụ eziokwu.+
23 Ọ dị otu onye n’ime ndị na-eso ụzọ Jizọs nke nọ nso n’obi ya na-eri ihe, Jizọs hụkwara ya n’anya.+
26 Ya mere, mgbe Jizọs hụrụ nne ya na onye ahụ na-eso ụzọ ya bụ́ onye ọ hụrụ n’anya+ ka ha guzo nso, ọ sịrị nne ya: “Nwaanyị, lee nwa gị!”
24 Onye a bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a, onye dekwara ihe ndị a, anyị makwaara na àmà ọ na-agba bụ eziokwu.+