17 Otú ọ dị, mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ọ kpọkọtara ndị isi n’etiti ndị Juu. Mgbe ha zukọrọ, ọ sịrị ha: “Ụmụnna m, ọ bụ ezie na emeghị m ihe ọ bụla nke megidere ndị Juu ma ọ bụ omenala nna nna anyị hà,+ e si na Jeruselem nyefee m n’aka ndị Rom dị ka onye mkpọrọ.+