Ọrụ Ndịozi 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ndị maara m n’oge gara aga malite na mbụ maara na m biri ndụ dị ka onye Farisii,+ dị ka òtù nke kasị agbasosi ụdị ofufe anyị ike si dị,+ ma ọ bụrụ na ha ga-achọ ịgba akaebe. Ndị Rom 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+
5 ndị maara m n’oge gara aga malite na mbụ maara na m biri ndụ dị ka onye Farisii,+ dị ka òtù nke kasị agbasosi ụdị ofufe anyị ike si dị,+ ma ọ bụrụ na ha ga-achọ ịgba akaebe.
11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+