Ọrụ Ndịozi 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Abụ m onye Juu,+ onye a mụrụ na Tasọs nke Silishia,+ ma agụrụ m akwụkwọ n’obodo a n’ụkwụ Gameliel,+ a kụziiri m otú e si agbasosi Iwu nna nna anyị hà ike,+ m na-anụrụ Chineke ọkụ n’obi+ dị nnọọ ka unu niile na-anụ ọkụ n’obi taa.
3 “Abụ m onye Juu,+ onye a mụrụ na Tasọs nke Silishia,+ ma agụrụ m akwụkwọ n’obodo a n’ụkwụ Gameliel,+ a kụziiri m otú e si agbasosi Iwu nna nna anyị hà ike,+ m na-anụrụ Chineke ọkụ n’obi+ dị nnọọ ka unu niile na-anụ ọkụ n’obi taa.