Ọrụ Ndịozi 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ndị maara m n’oge gara aga malite na mbụ maara na m biri ndụ dị ka onye Farisii,+ dị ka òtù nke kasị agbasosi ụdị ofufe anyị ike si dị,+ ma ọ bụrụ na ha ga-achọ ịgba akaebe.
5 ndị maara m n’oge gara aga malite na mbụ maara na m biri ndụ dị ka onye Farisii,+ dị ka òtù nke kasị agbasosi ụdị ofufe anyị ike si dị,+ ma ọ bụrụ na ha ga-achọ ịgba akaebe.