Ọrụ Ndịozi 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ọ bịarutere Jeruselem+ ọ gbalịrị isonyere ndị ahụ na-eso ụzọ; ma ha niile na-atụ ya egwu, n’ihi na ha ekwetaghị na ọ bụ onye na-eso ụzọ. Ndị Galeshia 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Afọ atọ mgbe nke ahụ gasịrị, agbagoro m Jeruselem+ ịga leta Sifas,+ mụ na ya nọkwara ruo ụbọchị iri na ise.
26 Mgbe ọ bịarutere Jeruselem+ ọ gbalịrị isonyere ndị ahụ na-eso ụzọ; ma ha niile na-atụ ya egwu, n’ihi na ha ekwetaghị na ọ bụ onye na-eso ụzọ.
18 Afọ atọ mgbe nke ahụ gasịrị, agbagoro m Jeruselem+ ịga leta Sifas,+ mụ na ya nọkwara ruo ụbọchị iri na ise.