7 Lee ka o si maa mma nke ukwuu n’elu ugwu, bụ́ ụkwụ+ nke onye na-eweta ozi ọma,+ bụ́ onye na-ekwusa udo,+ onye na-eweta ozi ọma nke ihe ka mma,+ onye na-ekwusa nzọpụta,+ onye na-asị Zayọn: “Chineke gị aghọọla eze!”+
19 N’ihi ya, ndị a chụsasịrị+ n’ihi mkpagbu nke malitere n’ihe banyere Stivin garuru Finishia+ na Saịprọs+ na Antiọk, ma ha agwaghị onye ọ bụla okwu Chineke ma e wezụga naanị ndị Juu.+