Luk 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kasị elu,+ ka udo+ dịkwa n’elu ụwa n’etiti ndị Chineke meere amara.”+ Ọrụ Ndịozi 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, ndị ahụ a chụsasịrị gazuru ala ahụ na-ezisa ozi ọma banyere okwu Chineke.+ Ọrụ Ndịozi 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Chineke zigaara ụmụ Izrel okwu+ ya ka e zisaara ha ozi ọma nke udo+ site n’aka Jizọs Kraịst: Onye a bụ Onyenwe ndị ọzọ niile.+ Ndị Galeshia 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ebe ọ bụ na Akwụkwọ Nsọ bu ụzọ hụ na Chineke ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume n’ihi okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-agọzi mba niile site na gị.”+ Ndị Efesọs 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bịakwara wee zisaara unu ozi ọma nke udo,+ unu ndị nọ n’ebe dị anya, zisakwaara ndị nọ nso ozi ọma nke udo,+
14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kasị elu,+ ka udo+ dịkwa n’elu ụwa n’etiti ndị Chineke meere amara.”+
36 Chineke zigaara ụmụ Izrel okwu+ ya ka e zisaara ha ozi ọma nke udo+ site n’aka Jizọs Kraịst: Onye a bụ Onyenwe ndị ọzọ niile.+
8 Ma ebe ọ bụ na Akwụkwọ Nsọ bu ụzọ hụ na Chineke ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume n’ihi okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-agọzi mba niile site na gị.”+
17 Ọ bịakwara wee zisaara unu ozi ọma nke udo,+ unu ndị nọ n’ebe dị anya, zisakwaara ndị nọ nso ozi ọma nke udo,+