Ọrụ Ndịozi 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ndị Juu si Antiọk na Aịkoniọm bịa wee rụgide ìgwè mmadụ ahụ,+ ha wee tụọ Pọl nkume ma dọkpụpụ ya n’azụ obodo, na-eche na ọ nwụọla.+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu makwaara otú anyị si nwee nkwuwa okwu site n’enyemaka Chineke, anyị wee gbasie mgba ike zie+ unu ozi ọma Chineke mgbe anyị bu ụzọ tasịa ahụhụ,+ e meekwa anyị ihe ihere+ na Filipaị+ (dị nnọọ ka unu maara). 2 Timoti 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 mkpagbu m, ahụhụ m, ụdị ihe ndị mere m n’Antiọk,+ n’Aịkoniọm,+ na Listra,+ ụdị mkpagbu ndị m diri; ma Onyenwe anyị napụtara m na ha niile.+
19 Ma ndị Juu si Antiọk na Aịkoniọm bịa wee rụgide ìgwè mmadụ ahụ,+ ha wee tụọ Pọl nkume ma dọkpụpụ ya n’azụ obodo, na-eche na ọ nwụọla.+
2 Unu makwaara otú anyị si nwee nkwuwa okwu site n’enyemaka Chineke, anyị wee gbasie mgba ike zie+ unu ozi ọma Chineke mgbe anyị bu ụzọ tasịa ahụhụ,+ e meekwa anyị ihe ihere+ na Filipaị+ (dị nnọọ ka unu maara).
11 mkpagbu m, ahụhụ m, ụdị ihe ndị mere m n’Antiọk,+ n’Aịkoniọm,+ na Listra,+ ụdị mkpagbu ndị m diri; ma Onyenwe anyị napụtara m na ha niile.+