2 Timoti 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 otú e si kpagbuo m na otú e si taa m ahụhụ, dị ka nke a tara m n’Antiọk,+ n’Aịkoniọm,+ nakwa na Listra.+ Ediri m ahụhụ a niile a tara m, Onyenwe anyị napụtakwara m na ha niile.+ 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:11 Ụlọ Nche,2/15/2013, p. 28-29
11 otú e si kpagbuo m na otú e si taa m ahụhụ, dị ka nke a tara m n’Antiọk,+ n’Aịkoniọm,+ nakwa na Listra.+ Ediri m ahụhụ a niile a tara m, Onyenwe anyị napụtakwara m na ha niile.+