Ndị Rom 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 mgbe ọ bụla m gawara Spen,+ enwekwara m olileanya ịhụ unu, nweekwa olileanya na unu ga-edupụtụ m,+ mgbe m bu ụzọ nwetatụ afọ ojuju n’ọnụnọ mụ na unu. 1 Ndị Kọrịnt 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma eleghị anya, m ga-anọtụ na nke unu, ma ọ bụ, ọbụna nọrọ ruo mgbe oge oyi gafere, ka unu wee dupụtụ+ m n’ebe m ga-achọ ịgawa.
24 mgbe ọ bụla m gawara Spen,+ enwekwara m olileanya ịhụ unu, nweekwa olileanya na unu ga-edupụtụ m,+ mgbe m bu ụzọ nwetatụ afọ ojuju n’ọnụnọ mụ na unu.
6 ma eleghị anya, m ga-anọtụ na nke unu, ma ọ bụ, ọbụna nọrọ ruo mgbe oge oyi gafere, ka unu wee dupụtụ+ m n’ebe m ga-achọ ịgawa.