Ọrụ Ndịozi 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, mgbe ọgbakọ+ ahụ dupụsịrị ndị ikom a, ha gara ma Finishia ma Sameria, na-akọ n’ụzọ zuru ezu otú ndị mba ọzọ+ si na-echegharị, ha nọkwa na-eme ka ụmụnna niile na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+ 1 Ndị Kọrịnt 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma eleghị anya, m ga-anọtụ na nke unu, ma ọ bụ, ọbụna nọrọ ruo mgbe oge oyi gafere, ka unu wee dupụtụ+ m n’ebe m ga-achọ ịgawa.
3 Ya mere, mgbe ọgbakọ+ ahụ dupụsịrị ndị ikom a, ha gara ma Finishia ma Sameria, na-akọ n’ụzọ zuru ezu otú ndị mba ọzọ+ si na-echegharị, ha nọkwa na-eme ka ụmụnna niile na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+
6 ma eleghị anya, m ga-anọtụ na nke unu, ma ọ bụ, ọbụna nọrọ ruo mgbe oge oyi gafere, ka unu wee dupụtụ+ m n’ebe m ga-achọ ịgawa.