Ọrụ Ndịozi 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, ndị na-edupụ Pọl duuru ya ruo Atens, mgbe ha natasịrị iwu ka Saịlas na Timoti+ bịakwute ya ngwa ngwa o kwere omume, ha lawara. Ndị Rom 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 mgbe ọ bụla m gawara Spen,+ enwekwara m olileanya ịhụ unu, nweekwa olileanya na unu ga-edupụtụ m,+ mgbe m bu ụzọ nwetatụ afọ ojuju n’ọnụnọ mụ na unu. 3 Jọn 6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ndị gbara àmà n’ihu ọgbakọ banyere ịhụnanya gị. Biko, mgbe ha na-ala, meso ha omume n’ụzọ Chineke kwadoro.+
15 Otú ọ dị, ndị na-edupụ Pọl duuru ya ruo Atens, mgbe ha natasịrị iwu ka Saịlas na Timoti+ bịakwute ya ngwa ngwa o kwere omume, ha lawara.
24 mgbe ọ bụla m gawara Spen,+ enwekwara m olileanya ịhụ unu, nweekwa olileanya na unu ga-edupụtụ m,+ mgbe m bu ụzọ nwetatụ afọ ojuju n’ọnụnọ mụ na unu.
6 ndị gbara àmà n’ihu ọgbakọ banyere ịhụnanya gị. Biko, mgbe ha na-ala, meso ha omume n’ụzọ Chineke kwadoro.+