Ọrụ Ndịozi 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’agbanyeghịkwa nke ahụ, ọ gwara m, sị, ‘Gawa, n’ihi na m ga-eziga gị ná mba ndị dị anya.’”+ Ndị Rom 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ana m agwa unu bụ́ ndị mba ọzọ okwu. Ebe m bụ n’ezie onyeozi+ nke ndị mba ọzọ,+ ana m eme ka ije ozi m+ nwee ùgwù,+ 1 Timoti 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.
13 Ana m agwa unu bụ́ ndị mba ọzọ okwu. Ebe m bụ n’ezie onyeozi+ nke ndị mba ọzọ,+ ana m eme ka ije ozi m+ nwee ùgwù,+
7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.