Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 9:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel.

  • Ọrụ Ndịozi 13:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ka ha nọ na-ejere Jehova ozi n’ihu ọha+ ma na-ebu ọnụ, mmụọ nsọ sịrị: “N’etiti mmadụ niile, dooro m Banabas na Sọl+ iche maka ọrụ m kpọrọ ha ka ha rụọ.”

  • Ndị Rom 1:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 onye anyị si n’aka ya nata obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ọrụ ịbụ ndịozi,+ ka ndị mba ọzọ+ niile wee jiri okwukwe rube isi n’ihi aha ya,

  • Ndị Rom 11:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ana m agwa unu bụ́ ndị mba ọzọ okwu. Ebe m bụ n’ezie onyeozi+ nke ndị mba ọzọ,+ ana m eme ka ije ozi m+ nwee ùgwù,+

  • Ndị Galeshia 2:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ma, kama nke ahụ, mgbe ha hụrụ na e nyefere ozi ọma maka ndị a na-ebighị úgwù+ n’aka m,+ dị nnọọ ka e nyefere ozi ọma maka ndị e biri úgwù n’aka Pita+—

  • 1 Timoti 2:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya