11 Mgbe m bụ nwa ọhụrụ, m na-ekwu okwu dị ka nwa ọhụrụ, na-eche echiche dị ka nwa ọhụrụ, na-ele ihe anya dị ka nwa ọhụrụ; ma ugbu a m ghọrọ dimkpa,+ ahapụwo m omume nwa ọhụrụ.
14 ka anyị wee ghara ịbụkwa ụmụ ọhụrụ, ndị ebili mmiri na-enugharị+ na ndị ifufe ozizi ọ bụla+ na-ebugharị, site n’aghụghọ+ nke ụmụ mmadụ, site ná njehie e ji aghụghọ chepụta.