Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị. Ndị Galeshia 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ọrụ nke anụ ahụ́ pụtara ìhè,+ ha bụ ịkwa iko,+ adịghị ọcha, omume rụrụ arụ,+ Mkpughe 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘Otú ọ dị, i nwere mmadụ ole na ole+ na Sadis, bụ́ ndị na-emerụghị+ uwe elu ha, ha ga-eyikwa uwe elu na-acha ọcha+ wee soro m na-eje ije, n’ihi na ha kwesịrị ekwesị.+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.
4 “‘Otú ọ dị, i nwere mmadụ ole na ole+ na Sadis, bụ́ ndị na-emerụghị+ uwe elu ha, ha ga-eyikwa uwe elu na-acha ọcha+ wee soro m na-eje ije, n’ihi na ha kwesịrị ekwesị.+