Mkpughe 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jọn na-edegara ọgbakọ asaa+ dị ná mpaghara Eshia akwụkwọ: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo nke si n’aka “Onye ahụ dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa”+ dịrị unu, nke sikwa n’aka mmụọ asaa+ ahụ nọ n’ihu ocheeze ya, Mkpughe 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Àmụ̀mà+ na olu na égbè eluigwe+ si n’ocheeze ahụ na-apụta; oriọna asaa+ ndị na-enwu ọkụ dịkwa n’ihu ocheeze ahụ, oriọna ndị a pụtara mmụọ asaa+ nke Chineke.
4 Jọn na-edegara ọgbakọ asaa+ dị ná mpaghara Eshia akwụkwọ: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo nke si n’aka “Onye ahụ dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa”+ dịrị unu, nke sikwa n’aka mmụọ asaa+ ahụ nọ n’ihu ocheeze ya,
5 Àmụ̀mà+ na olu na égbè eluigwe+ si n’ocheeze ahụ na-apụta; oriọna asaa+ ndị na-enwu ọkụ dịkwa n’ihu ocheeze ahụ, oriọna ndị a pụtara mmụọ asaa+ nke Chineke.