Jems 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ezie, dị ka ahụ́ nke na-enweghị mmụọ bụ ihe nwụrụ anwụ,+ otú ahụkwa, okwukwe nke na-enweghị ọrụ bụ ihe nwụrụ anwụ.+
26 N’ezie, dị ka ahụ́ nke na-enweghị mmụọ bụ ihe nwụrụ anwụ,+ otú ahụkwa, okwukwe nke na-enweghị ọrụ bụ ihe nwụrụ anwụ.+