Jenesis 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee malite ịrọ nrọ,+ ma, lee! e nwere ubube e guzobere n’ala ma elu ya ruru eluigwe; leekwa! ndị mmụọ ozi Chineke nọ na-arịgo ma na-arịdata na ya.+ Mkpughe 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee nụ oké olu+ nke si n’eluigwe sị ha: “Gbagotenụ n’ebe a.”+ Ha wee gbagoro n’ime eluigwe n’ígwé ojii, ndị iro ha hụkwara ha.
12 O wee malite ịrọ nrọ,+ ma, lee! e nwere ubube e guzobere n’ala ma elu ya ruru eluigwe; leekwa! ndị mmụọ ozi Chineke nọ na-arịgo ma na-arịdata na ya.+
12 Ha wee nụ oké olu+ nke si n’eluigwe sị ha: “Gbagotenụ n’ebe a.”+ Ha wee gbagoro n’ime eluigwe n’ígwé ojii, ndị iro ha hụkwara ha.