Abụ Ọma 50:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Kpọkọtara m ndị na-eguzosi ike n’ebe m nọ,+Ndị mụ na ha ji àjà gbaa ndụ.”+ Abụ Ọma 147:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova na-ewu Jeruselem;+Ọ na-achịkọta ndị Izrel a chụsara achụsa.+ Mkpughe 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ihe ndị a gasịrị, ahụrụ m, ma, lee! ọnụ ụzọ e meghere emeghe n’eluigwe, olu mbụ m nụrụ na-ada ka opi.+ O wee gwa m okwu, sị: “Gbagote n’ebe a,+ m ga-egosi gị ihe ndị na-aghaghị ime.”+
4 Mgbe ihe ndị a gasịrị, ahụrụ m, ma, lee! ọnụ ụzọ e meghere emeghe n’eluigwe, olu mbụ m nụrụ na-ada ka opi.+ O wee gwa m okwu, sị: “Gbagote n’ebe a,+ m ga-egosi gị ihe ndị na-aghaghị ime.”+