-
Jenesis 47:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ị̀ ga-anọ na-ele anyị n’anya n’anya anyị anwụọ, ala anyị alaakwa n’iyi? Zụrụ anyị, zụrụkwa ala anyị ka i wee na-enye anyị ihe oriri. Anyị ga-abụzi ndị ohu Fero, ala anyị abụrụkwa nke ya. Nye anyị mkpụrụ ka anyị kụọ, ka anyị wee dị ndụ ma ghara ịnwụ, ka ala anyị gharakwa ịtọgbọ nkịtị.”
-