Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+ Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova, ọrụ ị rụrụ dị nnọọ ọtụtụ.+ I ji amamihe rụọ ha niile.+ Ihe ndị i kere eke juru n’ụwa. 1 Timoti 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ihe niile Chineke kere dị mma.+ Ọ dịghịkwa ihe e kwesịrị ịjụ.+ E kwesịrị ikele Chineke, riekwa ha,
4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+
4 N’ihi na ihe niile Chineke kere dị mma.+ Ọ dịghịkwa ihe e kwesịrị ịjụ.+ E kwesịrị ikele Chineke, riekwa ha,