1 Samuel 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee bilie n’isi ụtụtụ, daakwa n’ala n’ihu Jehova, e mesịa, ha lara ma bata n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na nwunye ya bụ́ Hana wee nwee mmekọahụ,+ Jehova wee malite icheta ya.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:19 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 16
19 Ha wee bilie n’isi ụtụtụ, daakwa n’ala n’ihu Jehova, e mesịa, ha lara ma bata n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na nwunye ya bụ́ Hana wee nwee mmekọahụ,+ Jehova wee malite icheta ya.+