Jenesis 5:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ gụrụ ya Noa,*+ sị: “Onye a ga-eme ka anyị zuo ike* n’ọrụ ike anyị na-arụ nakwa n’ọrụ anyị na-arụgbu onwe anyị maka na Jehova bụrụ ala ọnụ.”+ Jenesis 41:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Josef gụrụ nke ọkpara Manase,*+ maka na ọ sịrị, “Chineke emeela ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ezinụlọ nna m niile.” Ọpụpụ 2:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe e mechara, Mosis kwetara ibi na nke nwoke ahụ. Nwoke ahụ wee kpọnye Mosis Zipora nwa ya nwaanyị+ ka ọ lụwa. 22 Zipora mechara mụọ nwa nwoke, Mosis agụọ ya Geshọm,*+ maka na ọ sịrị: “Abụrụla m onye mbịarambịa n’ala ọzọ.”+ Matiu 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Jizọs,*+ n’ihi na ọ ga-azọpụta ndị ya ná mmehie ha.”+
29 Ọ gụrụ ya Noa,*+ sị: “Onye a ga-eme ka anyị zuo ike* n’ọrụ ike anyị na-arụ nakwa n’ọrụ anyị na-arụgbu onwe anyị maka na Jehova bụrụ ala ọnụ.”+
51 Josef gụrụ nke ọkpara Manase,*+ maka na ọ sịrị, “Chineke emeela ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ezinụlọ nna m niile.”
21 Mgbe e mechara, Mosis kwetara ibi na nke nwoke ahụ. Nwoke ahụ wee kpọnye Mosis Zipora nwa ya nwaanyị+ ka ọ lụwa. 22 Zipora mechara mụọ nwa nwoke, Mosis agụọ ya Geshọm,*+ maka na ọ sịrị: “Abụrụla m onye mbịarambịa n’ala ọzọ.”+