Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 29:24, 25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 ha na mba niile ga-asị, ‘Gịnị mere Jehova ji mee ala a ihe a?+ Gịnị kpatara nnukwu iwe a?’ 25 A ga-aza ha, sị, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ndụ ha na Jehova, bụ́ Chineke ndị nna nna ha, gbara,+ nke ya na ha gbara mgbe ọ kpọpụtara ha n’Ijipt.+

  • Ndị Ikpe 2:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 N’ikpeazụ, Jehova wesara Izrel ezigbo iwe+ ma sị: “Ebe ọ bụ na mba a emebiela ọgbụgba ndụ m+ nke m nyere ndị nna nna ha iwu ka ha debe, ha enupụkwarala m isi,+

  • 1 Ndị Eze 8:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Naanị ihe dị n’ime Igbe ahụ bụ mbadamba nkume abụọ+ Mosis tinyere n’ime ya+ na Horeb. O tinyere ha mgbe Jehova na ndị Izrel gbara ndụ,+ n’oge ha si n’Ijipt na-apụta.+

  • 2 Ndị Eze 17:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ha nọ na-ajụ idebe iwu ya na ime ihe ya na ndị nna nna ha kwekọrịtara mgbe ha na ya gbara ndụ.+ Ha egeghịkwa ntị n’ihe ndị o chetaara ha, ndị o ji dọọ ha aka ná ntị.+ Ha nọkwa na-efe arụsị ndị na-abaghị uru,+ ghọọkwa ndị na-abaghị uru n’onwe ha.+ Ha si otú a na-eme ka mba ndị gbara ha gburugburu, ndị Jehova gwara ha ka ha ghara ime ka ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya