Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 33:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Jehova gwara Mosis okwu ihu na ihu+ otú mmadụ si agwa mmadụ ibe ya okwu. Mgbe ọ bụla Mosis gaghachiri n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu, Joshụa+ nwa Nọn, bụ́ onye ozi ya na onye na-enyere ya aka,+ anaghị esi n’ụlọikwuu ahụ apụ.

  • Ọnụ Ọgụgụ 11:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Joshụa+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi kemgbe ọ bụ okorobịa, kwuru, sị: “Onyenwe m Mosis, kwụsị ha ime otú ahụ.”+

  • Ọnụ Ọgụgụ 32:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 ‘Ụmụ nwoke ndị si n’Ijipt pụta, malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe, agaghị ahụ ala ahụ+ m ṅụrụ iyi na m ga-enye Ebreham, Aịzik, na Jekọb,+ n’ihi na ha ejighị obi ha niile rubere m isi, 12 ma e wepụ Keleb+ nwa Jefune onye Kinaz na Joshụa+ nwa Nọn, n’ihi na ha ji obi ha niile rubere Jehova isi.’+

  • Diuterọnọmi 34:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Joshụa nwa Nọn nwere amamihe nke ukwuu* n’ihi na Mosis bikwasịrị ya aka n’isi.+ Ndị Izrel malitere ige ya ntị. Ha mekwara nnọọ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+

  • Joshụa 1:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 1 Mgbe Mosis ohu Jehova nwụrụ, Jehova gwara Joshụa*+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi,+ sị:

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya