Esta 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Heman turu ọnụ otú akụnụba ya si dị ọtụtụ, otú ụmụ ya sikwa dị ọtụtụ,+ na otú eze si bulie ya n’ọkwá nakwa otú o si mee ka ọkwá ya karịa nke ndị isi ndị ọzọ na ndị na-ejere eze ozi.+ Abụ Ọma 62:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu echela na irigbu mmadụ ga-eme ka ihe gaziere unuMa ọ bụ na izu ohi ga-eme ka ihe dịrị unu ná mma. Ọ bụrụ na unu akpatakwuo akụ̀, unu atụkwasịla ya obi.+ Ilu 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọdachi ga-adakwasị onye tụkwasịrị obi n’akụnụba ya,+Ma ndị ezi omume ga-ama pokopoko ka akwụkwọ ndụ.+
11 Heman turu ọnụ otú akụnụba ya si dị ọtụtụ, otú ụmụ ya sikwa dị ọtụtụ,+ na otú eze si bulie ya n’ọkwá nakwa otú o si mee ka ọkwá ya karịa nke ndị isi ndị ọzọ na ndị na-ejere eze ozi.+
10 Unu echela na irigbu mmadụ ga-eme ka ihe gaziere unuMa ọ bụ na izu ohi ga-eme ka ihe dịrị unu ná mma. Ọ bụrụ na unu akpatakwuo akụ̀, unu atụkwasịla ya obi.+
28 Ọdachi ga-adakwasị onye tụkwasịrị obi n’akụnụba ya,+Ma ndị ezi omume ga-ama pokopoko ka akwụkwọ ndụ.+