-
Job 31:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ọ bụrụ na m tụkwasịrị ọlaedo obi
Ma ọ bụ na m sịrị ezigbo ọlaedo, ‘Ọ bụ gị bụ obi ike m,’+
-
Job 31:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Ọ ga-abụ ihe ọjọọ nke ndị ikpe ga-eji maka ya taa m ahụhụ,
N’ihi na ọ pụtara na mụ agọnahụla ezi Chineke bi n’elu.
-
-
-