Zekaraya 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O wee gosi m Joshụa+ nnukwu onye nchụàjà ka o guzo n’ihu mmụọ ozi Jehova, Setan+ guzokwa n’aka nri Joshụa ka o megide ya. Matiu 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mmụọ nsọ wee duru Jizọs banye n’ala ịkpa ka Ekwensu+ nwaa ya ọnwụnwa.+ Matiu 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Onye Ọnwụnwa+ ahụ bịakwara sị ya: “Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, gwa nkume ndị a ka ha ghọọ achịcha.” Luk 22:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “Saịmọn, Saịmọn, Setan ekwuola na ya chọrọ ịyọcha unu niile ka ọka wit.+ Jọn 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha nọ na-eri nri anyasị, ma Ekwensu etinyela n’obi Judas Iskarịọt,+ nwa Saịmọn, ka ọ rara Jizọs nye.+ Mkpughe 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A chụdataziri nnukwu dragọn+ ahụ n’ụwa.+ Ọ bụ ya bụ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie ụwa niile.+ A chụdatara ya na ndị mmụọ ozi ya.
3 O wee gosi m Joshụa+ nnukwu onye nchụàjà ka o guzo n’ihu mmụọ ozi Jehova, Setan+ guzokwa n’aka nri Joshụa ka o megide ya.
3 Onye Ọnwụnwa+ ahụ bịakwara sị ya: “Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, gwa nkume ndị a ka ha ghọọ achịcha.”
2 Ha nọ na-eri nri anyasị, ma Ekwensu etinyela n’obi Judas Iskarịọt,+ nwa Saịmọn, ka ọ rara Jizọs nye.+
9 A chụdataziri nnukwu dragọn+ ahụ n’ụwa.+ Ọ bụ ya bụ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie ụwa niile.+ A chụdatara ya na ndị mmụọ ozi ya.