Abụ Ọma 34:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu niile bụ́ ndị nsọ Jehova, tụọnụ egwu ya,N’ihi na e nweghị ihe na-akọ ndị na-atụ egwu ya.+ Abụ Ọma 37:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova ma nsogbu niile na-abịara ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta,Ihe ha ga-eketa ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+
18 Jehova ma nsogbu niile na-abịara ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta,Ihe ha ga-eketa ga-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+