15 Chineke wee gwa Mosis ọzọ, sị:
“Ị ga-agwa ndị Izrel, sị, ‘Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà, Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik,+ na Chineke Jekọb,+ zitere m ka m bịakwute unu.’ Ọ bụ ya bụ aha m ruo mgbe ebighị ebi,+ ọ bụkwa ihe a ga-eji na-echeta m si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.