Abụ Ọma 49:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị tụkwasịrị obi n’ihe ha nwere,+Ndị jikwa nnukwu akụnụba ha nwere anya isi,+ 7 E nweghị onye ọ bụla n’ime ha nwere ike ịgbapụta nwanne yaMa ọ bụ nye Chineke ihe a ga-eji gbapụta ya.+ Ilu 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọdachi ga-adakwasị onye tụkwasịrị obi n’akụnụba ya,+Ma ndị ezi omume ga-ama pokopoko ka akwụkwọ ndụ.+
6 Ndị tụkwasịrị obi n’ihe ha nwere,+Ndị jikwa nnukwu akụnụba ha nwere anya isi,+ 7 E nweghị onye ọ bụla n’ime ha nwere ike ịgbapụta nwanne yaMa ọ bụ nye Chineke ihe a ga-eji gbapụta ya.+
28 Ọdachi ga-adakwasị onye tụkwasịrị obi n’akụnụba ya,+Ma ndị ezi omume ga-ama pokopoko ka akwụkwọ ndụ.+