-
1 Samuel 25:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 Devid wee nara ya ihe o buteere ya, sị ya: “Laa n’ụlọ gị n’udo. Anụla m ihe i kwuru. M ga-emekwara gị ihe ị chọrọ.”