Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 26:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 m ga-eme ka mmiri na-ezoro unu n’oge kwesịrị ekwesị.+ Ala ga na-amị mkpụrụ ya.+ Osisi ndị dị n’ubi ga na-amịkwa mkpụrụ ha.

  • Abụ Ọma 85:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  12 N’eziokwu, Jehova ga-enye anyị ihe dị mma,*+

      Ala anyị ga-emekwa nri nke ọma.+

  • Aịzaya 35:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Okooko osisi ga-ejurịrị na ya.+

      Ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ.

      Ọ ga-adị ebube ka Lebanọn,+

      Maakwa mma ka Kamel+ na Sharọn.+

      Ndị mmadụ ga-ahụ ebube Jehova, ya bụ, otú Chineke anyị si maa mma dị ebube.

  • Ezikiel 36:30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 M ga-eme ka mkpụrụ osisi hie nne, meekwa ka ala na-eme nri otú dị mma. Ihe a ga-eme ka a gharazie inwe mgbe mba dị iche iche ga-akparị unu n’ihi ụnwụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya