Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 22:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 “Ọ bụrụ na i binye onye ọ bụla bụ́ ogbenye n’ime ndị m gị na ya bi ego, emesola ya otú ndị na-anara ọmụrụ nwa ma ha binye mmadụ ego si eme. Anarala ya ọmụrụ nwa.+

  • Levitikọs 25:37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 Anala ya ọmụrụ nwa ma i binye ya ego.+ Enyekwala ya nri ka i nweta uru.

  • Diuterọnọmi 23:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 I nwere ike ịgwa onye mba ọzọ ka ọ kwụọ gị ọmụrụ nwa,+ ma agwala nwanne gị ka ọ kwụọ gị ọmụrụ nwa,+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe ọ bụla ị ga-eme n’ala unu na-aga iweghara.+

  • Abụ Ọma 37:25, 26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 E nwere mgbe m bụ nwata. Ma ugbu a, abụzi m agadi.

      Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ezi omume ọ bụla,+

      Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.*+

      26 Ọ na-eji obi ya niile agbazinye ihe,+

      A ga-agọzikwa ụmụ ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya