Abụ Ọma 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:25 Ụlọ Nche,9/15/2014, p. 22 Teta!,1/2012, p. 9 Ezi Udo, p. 114
25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+