Matiu 26:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu wee zukọta na mbara èzí nnukwu onye nchụàjà aha ya bụ Kayafas+ Luk 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 mgbe Anas bụ otu n’ime ndị isi nchụàjà, Kayafas+ abụrụ nnukwu onye nchụàjà, okwu Chineke ruru Jọn+ nwa Zekaraya ntị n’ala ịkpa.+ Ọrụ Ndịozi 4:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’echi ya, ndị na-achị ha na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ zukọrọ na Jeruselem, 6 ha na Anas+ onyeisi nchụàjà na Kayafas+ na Jọn na Alegzanda na ndị niile bụ́ ndị ikwu onyeisi nchụàjà.
3 Ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu wee zukọta na mbara èzí nnukwu onye nchụàjà aha ya bụ Kayafas+
2 mgbe Anas bụ otu n’ime ndị isi nchụàjà, Kayafas+ abụrụ nnukwu onye nchụàjà, okwu Chineke ruru Jọn+ nwa Zekaraya ntị n’ala ịkpa.+
5 N’echi ya, ndị na-achị ha na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ zukọrọ na Jeruselem, 6 ha na Anas+ onyeisi nchụàjà na Kayafas+ na Jọn na Alegzanda na ndị niile bụ́ ndị ikwu onyeisi nchụàjà.